Job 14:13 IGBOB

13 Ọ gādim nọ̄ nma ma asi na I zobem n'ala-mọ,Ma asi na I debem na nzuzo, rue mb͕e iwe-Gi laghachiri,Ma asi na I kparam ókè, we chetam!

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Job 14

Echiche Job 14:13 na onodu