1 Job we za, si,
2 Rùe ole mb͕e unu gēme ka nkpuru-obim rue újú?Rùe ole mb͕e unu gēwere okwu zọpiam?
3 Ub͕ò iri ndia ka unu nēme ka ihere mem:Ihere adighi-eme unu na unu nēmejọm.
4 Ọzọ kwa, ọ bu ezie na emehiewom n'amaghi-ama,Ma n'ebe m'nọ ka nmehiem m'mehiere n'amaghi-ama di.
5 Ọ buru na ọ bu ezie na ọ bu imegidem ka unu nēme onwe-unu uku,Ọ buru kwa na unu ewere ita-utam som ru uka: