Job 2:10 IGBOB

10 Ọ si ya, Dika otù nime ndinyom nzuzu si ekwu, otú a ka i nēkwu. Àyi gānara kwa ezi ihe n'aka Chineke, ghara inara ihe ọjọ? Nihe a nile Job ejighi eb͕ub͕ere-onu-ya mehie.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Job 2

Echiche Job 2:10 na onodu