Job 27:13 IGBOB

13 Nka bu òkè madu nēmebi iwu n'ebe Chineke nọ,Na ihe-nketa nke ndi nēme ka madu ma jijiji, nke ha nānara n'aka Onye puru ime ihe nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Job 27

Echiche Job 27:13 na onodu