Job 3:5 IGBOB

5 Ka ọchichiri na onyinyo ọnwu b͕aputa ya;Ka igwe-oji biri n'elu ya;Ka ihe nile nke nēme ka ubọchi b͕a ọchichiri me ka ọ tua egwu nke-uku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Job 3

Echiche Job 3:5 na onodu