Job 31:1 IGBOB

1 Mu na anyam abua b͕ara ndu;M'gēsi kwa aṅa lekwasi nwa-ab͕ọghọ nāmaghi nwoke anya?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Job 31

Echiche Job 31:1 na onodu