12 E, anamelekwasi unu anya,Ma, le, ọ dighi onye nēso Job ru uka,Ma-ọbu nke nāza okwu-ọnu-ya nile, n'etiti unu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Job 32
Echiche Job 32:12 na onodu