Job 32:19 IGBOB

19 Le, afọm di ka manya-vine nke anākwupughi akwupu;Dika karama-akpukpọ ọhu, ọ nāb͕awa ab͕awa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Job 32

Echiche Job 32:19 na onodu