1 Ma otú ọ di, biko, Job, nuru okwum nile,Ṅa kwa nti okwum nile.
2 Biko, le, asaghewom ọnum,Irem ekwuwo n'okpo-ọnum.
3 Okwu-ọnum nile gēkwuputa izi-ezi nke obim:Ihe eb͕ub͕ere-ọnum mara ka ha kwuworo n'idi-ọcha.
4 Mọ nke Chineke emewom,Iku-ume nke Onye puru ime ihe nile nēme kwa ka m'di ndu.