Job 33:32 IGBOB

32 Ọ buru na okwu adi n'ọnu-gi, zaghachim:Kwue, n'ihi na ọ dim utọ igu gi n'onye ezi omume.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Job 33

Echiche Job 33:32 na onodu