Job 34:10 IGBOB

10 N'ihi nka, unu ndi nwere obi, genum nti:Ya buru Chineke ihe-árú, bú imebi iwu;Ya buru kwa Onye puru ime ihe nile ihe-árú, bú ime ajọ omume.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Job 34

Echiche Job 34:10 na onodu