Job 34:12 IGBOB

12 E, n'ezie, Chineke agaghi-emebi iwu,Onye puru ime ihe nile agaghi-eme kwa ka ikpé buru ajọ omume.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Job 34

Echiche Job 34:12 na onodu