Job 35:6 IGBOB

6 Ọ buru na i mehiewo, gini ka i nēmegide Ya?Ọ buru kwa na njehie-gi abawo uba, gini ka i neme Ya?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Job 35

Echiche Job 35:6 na onodu