26 Ọ̀ bu site na nghọta-gi ka eb͕é nēfego n'elu,B͕asa kwa nkù-ya n'ebe Ndida di?
27 Ọ̀ bu n'okwu-ọnu-gi ka ugo nēfeli elu,Ma-ọbu me akwu-ya ka ọ di elu?
28 N'elu nkume di elu ka o nēbi, nọ kwa ọnọdu-abali,N'elu ọnu nkume di elu na ebe ewusiri ike.
29 Site n'ebe ahu ka o nyoputaworo ihe-oriri;Anya-ya abua nēsi n'ebe di anya legide ya.