Job 4:9 IGBOB

9 Site n'iku-ume Chineke ka ha nāla n'iyì,Site kwa n'ifufe nke iwe-Ya ka anēme ka ha gwusia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Job 4

Echiche Job 4:9 na onodu