Job 42:15 IGBOB

15 Ma ahughi ndinyom, mara nma dika umu-ndinyom Job n'ala ahu nile: nna-ha we nye ha ihe-nketa n'etiti umu-nne-ha ndikom.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Job 42

Echiche Job 42:15 na onodu