Job 8:15 IGBOB

15 Ọ gādabere n'aru ulo-ya, ma ọ gaghi-eguzo:Ọ gējide ya, ma ọ gaghi-eguzosi ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Job 8

Echiche Job 8:15 na onodu