Job 23:13 IGBOB

13 Ma Ya onwe-ya nọ n'otù èchìchè, ònye kwa gechighari Ya?Nkpuru-obi-Ya achọsiwo kwa ike, O we me ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Job 23

Echiche Job 23:13 na onodu