14 N'ihi na Ọ nēmezu ihe bu òkèm:Ma ọtutu ihe dika ihe ndia di n'aka-Ya.
15 N'ihi ya ka m'nāma jijiji n'iru Ya;Anamaghọta, m'nātu kwa oké egwu Ya.
16 N'ihi na Chineke emewo ka obim lọ miri,Onye puru ime ihe nile emewo kwa ka m'ma jijiji:
17 N'ihi na ekpochapughm n'iru ọchichiri,O kpuchighi kwa oké ọchichiri n'irum.