Job 29:12 IGBOB

12 N'ihi na m'mere onye ewedara n'ala nke nētikum ka o wepuga onwe-ya,Ya na nwa-nb͕ei, bú onye nēnweghi onye nēyere ya aka.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Job 29

Echiche Job 29:12 na onodu