Job 29:13 IGBOB

13 Ngọzi nke onye nāla n'iyì nābiakwasim:M'nēme kwa obi nwayi di-ya nwuru ka o tie nkpu ọṅù.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Job 29

Echiche Job 29:13 na onodu