5 N'ihi nka ndi nēmebi iwu agaghi-eguzosi ike n'ikpé,Ndi-nmehie agaghi-eguzosi kwa ike na nzukọ ndi ezi omume.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 1
Echiche Abù Ọma 1:5 na onodu