1 Gi ka m'gēweli anyam abua le,Gi Onye nānọdu ala n'elu-igwe.
2 Le, dika anya ndi-orù si elekwasi aka ndi-nwe-ha,Dika anya abua nke nwayi nēje ozi si elekwasi aka nwayi nwere ike n'aru ya;Otú a ka anya-ayi nēlekwasi Jehova, bú Chineke-ayi,Rue mb͕e Ọ gēmere ayi amara.
3 Mere ayi amara, Jehova, mere ayi amara:N'ihi na nleda ejuwo ayi afọ ri nne.