1 Le, gọzienu Jehova, unu ndi-orù nile nke Jehova,Ndi nēguzo n'ulo Jehova n'abali nile.
2 Chilienu aka-unu elu n'idi-nsọ,Gọzi kwa Jehova.