Abù Ọma 123:2 IGBOB

2 Le, dika anya ndi-orù si elekwasi aka ndi-nwe-ha,Dika anya abua nke nwayi nēje ozi si elekwasi aka nwayi nwere ike n'aru ya;Otú a ka anya-ayi nēlekwasi Jehova, bú Chineke-ayi,Rue mb͕e Ọ gēmere ayi amara.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 123

Echiche Abù Ọma 123:2 na onodu