Abù Ọma 10:5 IGBOB

5 Uzọ-ya nile di ike na mb͕e nile;Ikpé-Gi nile di n'ebe di elu kari èbe anya-ya gēru:Ndi nile nākpab͕u ya, ọ nāpù megide ha na nleli.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 10

Echiche Abù Ọma 10:5 na onodu