1 Ebere na ezi ikpé ka M'gābù n'abù:Gi, Jehova, ka m'gabùku abù ọma.
2 M'gēnwe uche n'uzọ zuru okè:Òle mb͕e I gābiakutem?M'gējeghari n'etiti ulom n'izu-okè nke obim.
3 M'gaghi-edo ihe jọb͕uru onwe-ya n'irum:Akpọwom ọlu nke ndi nējehie asì;Ọ gaghi-arapra n'arum.
4 Obi b͕agọro ab͕agọ gēsi n'ebe m'nọ wezuga onwe-ya:Ọ dighi onye ọjọ m'gāmara.