5 Onye nēkpè madu-ibe-ya ikpè na nzuzo, onye ahu ka m'gēkpochapu:Onye nwere anya npako na obi di nganga, onye ahu ka m'nāpughi inagide.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 101
Echiche Abù Ọma 101:5 na onodu