Abù Ọma 102:2 IGBOB

2 Ezonarilam iru-Gi n'ubọchi ahuhu m'nāhu:Tọ nti-Gi n'ala n'ebe m'nọ;N'ubọchi m'nākpọku Gi zam ngwa ngwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 102

Echiche Abù Ọma 102:2 na onodu