26 Ha onwe-ha gāla n'iyì, ma Gi onwe-gi nēguzogide:Ha nile gāka kwa nká dika uwe;Dika ákwà-nb͕okwasi ka I gāb͕anwe ha, agāb͕anwe kwa ha:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 102
Echiche Abù Ọma 102:26 na onodu