Abù Ọma 104:15 IGBOB

15 Na manya-vine nke nēme ka obi madu ṅuria,Ime ka iru-ya nēb͕upu site na manu,Na achicha nke nēme ka madu nwe ume n'obi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 104

Echiche Abù Ọma 104:15 na onodu