20 I nēme ka ọchichiri b͕a, o we buru abali;Nime ya ka anu nile nke oké ọhia nākpuputa.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 104
Echiche Abù Ọma 104:20 na onodu