Abù Ọma 105:21 IGBOB

21 O mere ya ka ọ buru onye-nwe ulo-ya,Na onye nāchi ihe nile o nwetara:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 105

Echiche Abù Ọma 105:21 na onodu