9 Ọb͕ub͕a-ndu nke Ya na Abraham b͕ara,Na iyi-Ya Ọ ṅuru Aisak;
10 O we me ka o guzoro Jebok ibu ukpuru,Ka o guzoro Israel ibu ọb͕ub͕a-ndu ebighi-ebi:
11 Si, Gi ka M'gēnye ala Kenean,Bú ala-nketa-unu eji udọ̀ tùa:
12 Mb͕e ha bu ndikom ole-na-ole,E, nání madu ole-na-ole, na ndi-ọbìa nime ya;
13 Ha we nējeghari si n'otù mba jerue mba ọzọ,Si n'otù ala-eze jerue ndi ọzọ.
14 Ọ kweghi ka nwoke ọ bula meb͕ue ha;O we bara ndi-eze nba n'ihi ha;
15 Si, Unu emetula ndim etere manu aka,Unu emejọ-kwa-la ndi-amumam.