1 Tonu Ja.Kelenu Jehova; n'ihi na Ọ di nma:N'ihi na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di.
2 Ònye gākọ akukọ idi-ike nile nke Jehova?Ònye gēme ka anuru otuto-Ya nile?
3 Ndi ihe nāgara nke-ọma ka ndi nēdebe ikpé bu,Ha na onye nēme ezi omume na mb͕e nile.
4 Chetam, Jehova, were ka ihe ndi-gi si atọ Gi utọ chetam;Were nzọputa-Gi letam: