Abù Ọma 106:23 IGBOB

23 O we si na O gēkpochapu ha,Ma ọ buru na Moses, bú onye Ọ rọputaworo, eguzoghi na ntiwa ahu n'iru Ya,Ime ka ọnuma-Ya si n'ibibi ha laghachi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 106

Echiche Abù Ọma 106:23 na onodu