25 Ha we tamu n'ulo-ikwū nile ha,Ha egeghi nti n'olu Jehova.
26 O we welie aka-Ya elu n'ebe ha nọ,Ime ka ha da n'ọzara:
27 Na ime ka nkpuru-ha da n'etiti mba nile,Na ichusa ha n'ala nile.
28 Ha kekọta-kwa-ra onwe-ha n'aru Beal-peoa,We rie àjà nile nke ihe nwuru anwu.
29 Ha we were omume nile ha kpasue Ya iwe:Ihe-otiti we dakwasi ha.
30 Finehas wee guzo ọtọ, me ihe ekpere n'ikpe:Ewe b͕ochi ihe-otiti ahu.
31 Ewe guara ya nka n'ezi omume,Rue ọb͕ọ nile rua mb͕e ebighi-ebi.