27 Ha nādaghari, nāṅaghari kwa dika onye ṅubigaworo manya ókè,Amam-ihe-ha nile nāla kwa n'iyì.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 107
Echiche Abù Ọma 107:27 na onodu