Abù Ọma 107:9 IGBOB

9 N'ihi na O mewo ka afọ ju nkpuru-obi nāchọsi ihe ike,Ọ bu kwa nkpuru-obi agu nāgu ka O nyejuworo ezi ihe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 107

Echiche Abù Ọma 107:9 na onodu