10 Ka umu-ya nāṅaghari kwa mb͕e nile nāriọ kwa aririọ;Ka ha si kwa na nkponkpọ-ebe-ha nile nāchọ ihe-oriri-ha n'ebe di anya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 109
Echiche Abù Ọma 109:10 na onodu