Abù Ọma 111:4 IGBOB

4 Ihe-ncheta ka O meworo nye oké ọlu-Ya nile:Onye nēme ebere na Onye nwere obi-ebere ka Jehova bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 111

Echiche Abù Ọma 111:4 na onodu