6 O gosiwo ndi-Ya ike nke ọlu-Ya nile,N'inye ha ihe-nketa mba nile.
7 Ọlu nile nke aka-Ya bu ezi-okwu na ikpé ziri ezi;Ihe kwesiri ntukwasi-obi ka ukpuru-Ya nile bu.
8 Ihe anākwagide rue mb͕e nile ebighi-ebi ka ha bu,Ha bu ihe anēme n'ezi-okwu na izi-ezi.
9 Nb͕aputa ka O ziteworo ndi-Ya;O nyewo ọb͕ub͕a-ndu-Ya iwu rue mb͕e ebighi-ebi:Ihe di nsọ na ihe anātu egwu ka aha-Ya bu.