1 Tonu Ja.Tonu, unu ndi-orù Jehova,Tonu aha Jehova.
2 Ka aha Jehova buru ihe agọziri agọziSite n'ub͕u a we rue mb͕e ebighi-ebi.
3 Site n'ọwuwa anyanwu rue ọdida-yaAha Jehova gābu ihe anēto eto.
4 Jehova di elu n'elu mba nile,N'elu elu-igwe ka ebube-Ya di.
5 Ònye di ka Jehova, bú Chineke-ayi?Nke nēme Onwe-ya ka Ọ di elu inọdu ka eze,
6 Nke nēme Onwe-ya ka Ọ di ala ilekwasiElu-igwe na ilekwasi uwa anya.