1 Mb͕e Israel siri n'Ijipt puta,Mb͕e ulo Jekob siri na ndi nātatọ okwu puta;
2 Juda ghọro ebe nsọ Ya,Israel ghọrọ ala Ọ nāchi.
3 Oké osimiri huru ya, we b͕alaga;Jọdan chighariri la azu.
4 Ugwu nile wuliri elu dika ebulu,Ugwu ntà nile wuliri elu dika umu-aturu.
5 Gini nēme gi, oké osimiri, na i nāb͕a ọsọ?Gini nēme gi, Jọdan, na i nēchighari la azu?