4 Ugwu nile wuliri elu dika ebulu,Ugwu ntà nile wuliri elu dika umu-aturu.
5 Gini nēme gi, oké osimiri, na i nāb͕a ọsọ?Gini nēme gi, Jọdan, na i nēchighari la azu?
6 Gini nēme unu, ugwu, na unu nāwuli elu dika ebulu?Gini nēme unu, ugwu ntà, na unu nāwuli elu dika umu-aturu?
7 Ka o b͕ue gi nb͕u, gi uwa, site n'iru Onye-nwe-ayi,Site n'iru Chineke nke Jekob;