1 Ọ bughi ayi, Jehova, ọ bughi ayi,Kama ọ bu aha-Gi ka I gēnye nsọpuru,N'ihi ebere-Gi, na n'ihi ezi-okwu-Gi.
2 N'ìhi gini ka mba nile nāsi,Biko, òle ebe Chineke-ha nọ?
3 Ma Chineke-ayi nọ n'elu-igwe:Ihe nile nke tọrọ Ya utọ ka O meworo.
4 Arusi nile ha bu ọla-ọcha na ọla-edo,Ọlu aka madu.