13 Ọ gāgọzi ndi nātu egwu Jehova,Ma ndi ntà ma ndi uku.
14 Ka Jehova tukwasiri unu madu,Ka Ọ tukwasiri unu, tukwasi-kwa-ra umu-unu.
15 Ndi agọziri agọzi diri Jehova ka unu bu,Onye meworo elu-igwe na uwa.
16 Elu-igwe bu elu-igwe Jehova nwere;Ma uwa ka O nyeworo umu madu.
17 Ndi nwuru anwu adighi-eto Ja,Ndi nile kwa ndi nārida n'ebe inọ-dū, ha adighi-eto Ya;