1 Ahurum Jehova n'anya, n'ihi na Ọ nānuOlum, bú aririọ-amaram nile.
2 N'ihi na Ọ tọwo nti-Ya n'ala n'ebe m'nọ,Ogologo ubọchi nile nke ndum ka m'ga-akpọku kwa Ya.
3 Udọ̀ nile nke ọnwu b͕aram buruburu,Ebe nile di nkpà nke ala-mọ chọtaram:Ahuhu na iru-újú ka m'nāhu.
4 M'we kpọkue aha Jehova;Si, Biko, Jehova, me ka nkpuru-obim wepuga onwe-ya.