17 M'gaghi-anwu, kama m'gādi ndu,M'gākọ kwa akukọ ọlu nile nke Ja.
18 Ja adọwom aka na nti nke-uku:Ma ọ bughi n'aka ọnwu ka O nyeworom.
19 Megherenum ọnu-uzọ-ama nile nke ezi omume:M'gābà nime ha, m'gēkele Ja.
20 Nka bu ọnu-uzọ-ama Jehova nwere;Ndi ezi omume gābà nime ya.
21 M'gēkele Gi, n'ihi na I zawom,I we ghọrọm nzọputa.
22 Nkume nke ndi nēwu ulo juruAghọwo isi nkuku ulo.
23 Ọ bu n'aka Jehova ka nka sitere;Nke ahu bu oké ọlu n'anya-ayi.