Abù Ọma 118:26 IGBOB

26 Onye agọziri agọzi ka Onye ahu bu Nke nābia n'aha Jehova:Ayi esiwo n'ulo Jehova gọzie unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 118

Echiche Abù Ọma 118:26 na onodu